Ogbaputawom N'ala Apiti

ONAPUTAWOM, N'ALA APITI
Onaputa wom n'ime uwa ojo n'ile,
Omewo ka okwu ya mia mkpuru n'imem,
Otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu,
Ona akasim obi,
Nga abukwuru ya abu otito n'abali, okwesiri otito Halleluja

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Omatawokwa ndi huru ya anya,
Omatawo ndi ji okwukwe n'efe ya,
Omatawo ndi nwere Ezi ncheghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Ima mma Ckukwu onu apu iko ya, ohunanya okariri anyi na nghota,
Udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,
Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah

Onaputawom na ala apiti,
Omewo kam guzo n'elu oke nkume,



Credits
Writer(s): Patrick Obasi
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link