Akuko Mgbe Edighiebi
ONAPUTAWOM, N'
ALA APITI
Onaputa wom n'ime ogbo ojo n'ile,
omewo ka okwu ya mia mkpuru n'imem,
otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
omewo kam guzo n'elu oke nkume,
otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu,
ona akasim obi,
nga abukwuru ya abu otito n'abali, okwesiri otito Halleluja
Onaputawom na ala apiti,
omewo kam guzo n'elu oke nkume,
otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
omatawokwa ndi huru ya anya, omatawo ndi ji okwukwe n'efe ya,
omatawo ndi nwere ezi ncheghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah
Onaputawom na ala apiti,
omewo kam guzo n'elu oke nkume,
otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah
Ima nma Ckukwu onu apu iko ya,
ohunanya okariri ihe anyi na nghota,
udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah

Credits
Writer(s): Patrick Obasi
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
© 2024 All rights reserved. Rockol.com S.r.l. Website image policy
Rockol
- Rockol only uses images and photos made available for promotional purposes (“for press use”) by record companies, artist managements and p.r. agencies.
- Said images are used to exert a right to report and a finality of the criticism, in a degraded mode compliant to copyright laws, and exclusively inclosed in our own informative content.
- Only non-exclusive images addressed to newspaper use and, in general, copyright-free are accepted.
- Live photos are published when licensed by photographers whose copyright is quoted.
- Rockol is available to pay the right holder a fair fee should a published image’s author be unknown at the time of publishing.
Feedback
Please immediately report the presence of images possibly not compliant with the above cases so as to quickly verify an improper use: where confirmed, we would immediately proceed to their removal.