Testimoney

oh oh oh
oh oh oh oh oh oh

I have a testimony
chukwu nna ekporo nkata
kponye mu Ngozi
that is why they are calling me
agba-ego nkiti
agba-ego nkiti
Nwa chi emere 1

(verse 1:
before na ejim okpa añu tea
mana jesu emego'm mburu ejii
muna chukwu ama nse okwu
ka psquare ya na may D
kitaa mna añuzi olive oil
b4 okwa Pammy
chukwu ewerego nkata kponye mu Ngozi
kpoo mu M.G
na. so.
ife gi na aso mu ka sugar
Nwoke nwere muscle dikwa super
I de chop ovaltin b4 cooker
nwanne kenebe odum ebojudah
I be like Onye n'amaro gi biara
holiday mana imarakwa ya
nwanne goribe akpiri kpoo
nku nwanne ñunite
taaa...

(verse 2:
I have a testimony chukwu agozigom
people way no sabi me be 4
are claiming they might know me
fa-amaro na mu adi emezi ihe Ghana must go
shella Kam ji ebu d money
fa na agba Kari Kari Kari
ka-alika anyi achoro inu
na agwo no n'akirika
mana chukwu cheta gi
nwanne ude gi ga-na Ede
from Africa to America
like bobo u go de shakiti
maka ije uwa di cuzzy di apiti
Nwoke N'ife Onye mere ike ya onaa
so nwanne mu gba nkiti ife
Nwoke nafu b4 oburoga from
morning till night mmadu
na adoga nwanne Onye
ejiro ego ona-ata bugger

b4 ekwensu di de do me 30
kitaa mna emezi ya 40
motor mna Anya digodi sharp
nwanne odiro faulty Nwoke di fresh
ka azu ndu nwanne abum
boti abum follow come
tear rubber Ndi ozo Gbara oti
we go de jolly from January
for killers fever munwa na añu
garri adigo mu too busy Ndi
ozo ana-akwughari Nwoke
juru eju ka ujunwa: she's unmarry
Onye n'amaro gi biara holiday
mana imarakwa ya nwanne goribe
akpiri kpoo nku nwanne ñunite



Credits
Writer(s): Jamal Bluitt
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link