Men

Uwani
Sputnet
Uwani
J swag is the new company
Who self???
Its sputnet.Quincy2 ahhhh
J swag... Sell.
Ahhh... Ebum nwanny n'isi.
Nwanne nwoke ejizugo
Anyam n'eke chazi gbaa!!
Nwanne nwoke agbazu go.
Ka apiri apiri ya ka eji ku nye obi akpu n'isi
Ebe mans na musa adiro poor mma akwusi
Nwanne nwoke ejizu go.
And my men agbazu go
Anyi ama kwusinwuzi kita anyi abamigo
Nwanne nwoke ejizu go
And my men agbazu go
Anyi ama kwusinwuzi kita anyi abamigo
Nwanne nwanne enwe men nwe men nwe men nwe men nwe men
Nwoke akwugo dues
Ejim d cruise lip.Osogi mee
Rap di too deep
Nwa!! adim otu mu nwah adiro kwa abuo
Rap dika akpuruachia kam na agba nye turu gi nwuo
J kpom si'm tuo
K ' anyi bia cho olu jor
Ino as nwa nwa Uwani imasa nwudim kor
Brain'm di ka laptop nke yahoo boys format ya
And imadiya onu'm bu shampo z' kwarayi
Nwete isi gi nga episisigi
Nga eme isi gi ka dj
Nga e finish gi nga e jist gi
Nga ekisi gi×2... Nga eri isi gi
Iwagodi sef mma miss gi
Adim stupid wit the lines
Adim crazy with the flow
Rap'm na apia ka codein
O na abanye slow slow
See men bu ife bu oru...
Men bu ife bu oru.
Ogu si m ife obula wetere ego bu oru
Go and hustle ebezina nwanne ma ina a dull
Ndi oji biakwa lu jus tinye call
Nwanne enwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men
Nwoke akwugo dues
Eji m di cruise ship.Oso gi mee mtcheeeww rap'm di too dip
Nwa nwanne enwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men
Nwoke akwugo dues ebum di cruise ship oso
gi mee mtcheeww rap m di too dip nwa woooohhh
Hi helo nwa di somigi brainy
So punch lines ka diokpa n' aku on a daily
Ka top nine nwoke n' nwunyere ndi JB
From side line abuzim 5 star ka Kcee
KB dey play me uwa nille embrace me
All my ex n' egosi now the music engage me woohh
Lyrics d pure d Beats mature naso
Am needing d mud amaru shakur Ugooo!!
My men aburo don men ama di dumb
Account di numb mma di nwu down
I need more money more stars
And that means punch lines more raps
Men bu ife bu oru men bu ife bu oru
Ogu si'm ife obula nwetere ego bu oru
go and hustle ebezina nwanne ma ina dull
Nde Oji biakwa jus tinye call
Nwanne enwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men
Nwoke akwugo dues ejim di cruise lip oso gi mee mtcheeww.
Rap m di too deep
Nwa nwanne enwe men nwe men nwe men nwe men nwe men nwe men
Nwoke akwugo dues ebum di cruise sheep oso
gi mee mtcheeww rap m di too dip.So na men
Imana chilaka so na men
Iruegbu Njoku isokwu na men
Odo double chief iso na men
Phyno fino nwanne iso na men
Ugochi mere eze isona na men
Obinna cospilla so na men
Ato one million so na men
Ifeanyi uba onye ego so na men
Emeka offor onye emi so na men
Ajibola so na men
Metu ezigbo onye egwu iso na men
Ike ekwere mmadu so na men
Ndi fm niile so na men
Tv station men.Dj men.Onye obula men
Men nwe men nwe men nwe men
Jesus!!! so na men.Mpa men...



Credits
Writer(s): Quincy
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link