Ekwe

Ekwee-e-e
Ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!

Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia
M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia
Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme
Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme
Ekwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!

Ekwee-e-e
Ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!

Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia
M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia
Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme
Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme
Ekwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwo
Ekwe gjim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!

Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe a noolu m onwe m i jelu bia
A noolu m onwe m i jelu bia
I wee bu akpa ego wee bia
I wee dokwasi m ya n'ukwu
I wee nayo m mwee ju
I wee n'ebe akwa
I n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe

Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe a noolu m onwe m i jelu bia
A noolu m onwe m i jelu bia
I wee bu akpa ego wee bia
I wee dokwasi m ya n'ukwu
I wee nayo m mwee ju
I wee n'ebe akwa
I n'ebe akwa onye n'eti gi ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe

Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya
Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya
Onye ife m newe iwe ya biko wegbuo ya
Osukosu nwa nkpi ya biko sugbuo ya
Selense

Ekwee-e-e
Ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe o, ekwe!

Nee anya naka nni nekwa ekwe k'onabia
M nee anya naka ekpe nekwa ekwe k'onabia
Ebe m jelu ekwe ejee gwanum ife m geme
Umu uwa gbata nu o gwanu m ife m geme
Ekwe ejim gi ugwo, ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo, ejim gi ugwo ekwe, ekwe!

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ekwe ejim gi ugwo

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo ekwe eeee

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo

Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo
Ejim gi ugwo (ekwe)
Ejim gi ugwo



Credits
Writer(s): Onyeka Onwenu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link