One On One

Hehehehe
My name is who you don't fuck with
I'm who you don't fuck with
No!

Muna yi na abo lukolu olu combine
Olu kwuo ugwo inwe obi bulu the money nalie
Olu kwulu ugwo up to 1.5 e pamuo one miii
500 isolum kelie
Malu amalu na iya e need guys
Ilie my money iya e need guys
Iya e need guys
Imaru ya amaa iya e need guys
Iya e need guys oh

Maka iga a like m ma nwee one on one
(ma nwee one on one)
I ma e believe na odi wa m till n nwee one on one
(Chai... ma nwee one on one)
Seven blows, seven tata o ma nwee one on one
(ma nwee one on one)
Iru ya siko isi ya asiko ma nwee one on one
(ma nwee one on one)

See
By olu eji nolu na street by ike kete orie
Si na onye awogbu bu mugu onye kunie ebulu ochie
Nwoke gwulu nmili na asa before obute egoie
Ka ina akolu pere emense
Iya analu ukwu locker
Street m igbachi idide nkiti owo agwo
Nye onye dalu ibi one million iputa echi okoo afo
Ikpazu men na agba akpo na nkpo ikpo
Kutu shopia na nkpor welu 2pa bata ogbe n'ele akpo
Mana olegide akpo legide akpo lesi my mum, ofuo
Ube me isi ike atunonya charcoal, oluo
Ndi ogbem we iwe fa ebem na phone, ozoo
Ekpuoyie ilozo no olamide gulu wo
A guy guyili a guy bu a guy
Mana a guy aguyi fu onye guyilia ebe ono guyia
Ifuna obi men n'eji ka charcoal etelu dye
(ifuna obi men na eji ka charcoal etelu dye)

Munayi na abo lukolu olu combine
Olu kwuo ugwo inwe obi bulu the money nalie
Olu kwulu ugwo up to 1.5 e pamuo one miii
500 isolum kelie
Malu amalu na iya e need guys
Ilie my money iya e need guys
Iya e need guys
Imaru ya amaa iya e need guys
Iya e need guys

Maka iga a like m ma nwee one on one
(ma nwee one on one)
I ma e believe na odi wa m till n nwee one on one
(Chai... ma nwee one on one)
Seven blows, seven tata o oma nwee one on one
(ma nwee one on one)
Iru ya siko isi ya asiko ma nwee one on one
(ma nwee one on one)

Na my wall na Instagram ka isunue onu na ako nonsense
Na anya na wall your house, o mu tukwu na enu your fence
And ima na mbatara osu, adim ekpe ikpe ego
Obanye na ikpe ego ka iya ama ndi bu your friends
Asa igonye venza bu asa ngwabuluyi na ncholu inu anu
Ka ina eeli n'elu freezer
Nwa bu obatazia ona esizi anu anu
Munwa ipiakayi ana aju aju
Ina aju ma pin ona adu adu
Wepu aka enwe na ofe
Na aka enwe na esizi akpu akpu
Feel free to talk about headies
But never tryna stick or stuff your neck where my head is (Taa!)
Imetu mmanu aka itete ula na orthopedic
Imetu Mpum aka lekwa gi lekwa orthopedic
Ofu one ana atolu tapole one man mopol
Resilient ka tupac shakur, Igbo version J. Cole
Buhari jide obodo buyalia sars kana eli boys
Mana anyi nwe fa one on one faga eji jump like nwa awo lu jos

See, okwa imapulum isi mgbe anyi pelu mpe
Isi m abuzi mangolo nwa (nweyi one on one)
Bulu tyre m bulu wheel m zo ifum igbakwulu your Unkle
(nwa nweyi one o one)
Nga agbajoso your ankle
(nwa nweyi one o one)
Mgbuo yi akam ga asample lu
(nwa nweyi one o one)
Onye emegbuna nwanne ya
Nwanne imegbuo nwanne mu iga afu na owa anyi na atumble
(nwa nweyi one o one)
Zee baby

See me when you see boy
See me when you see me nigga
Amma snatch your head like money
Ya don hear
See me one on one
Mix that jam



Credits
Writer(s): Chimaobi Owoh
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link