Onwelo

Tell them nwanne tell them
Say we no dey fear any problem
If challenges come we go chop them
Ish bigger than us, na who born dem
Onwelo nwanne onwelo
Once in a while motor ga n'ada gallop
See the P U be like desktop
If you fall down, pick yourself up
Look at me nwanne look at me
When the sun shines, e dey rain on me
No be moi moi, nwanne no be beans
Na the favour of the Lord be this
Tell them gwa ndi yard unu
A putago m e welu go m onodu
Backward never nwanne o forward
Till the day my eyes see the Lord

Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga
Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga
Onwelo!

Nwanne onwegodi nwanne anyi e nwee ya ighotago
N'a na-enwe obodo enwe
Nothing dey happen

Alright, listen
Onwelo, nwanne onwelo
Aku fechagodi o ga adala awo
See my walk here nzogbu nzogbu
I am fighting a fight I already won maka Chukwu
No be by hustle
All this power I dey flex no be my muscle
Aka Chukwu
No dey ever slack that is why me me I never lack
Uba Chukwu
Nwanne call me again - Ubachukwu
Full for my side
O kwa Chukwu
Wey dey take me high
And all I do on a daily is dabelu Chukwu
That's my name again
As you see me I am born again
And my Father na Him go dey reign
I keep reppin' the Son till He comes again

Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga
Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga

Onwelo mana o nwegodi ya nwee (ya nwee there)
Onye kwu m n'azu bu agbanwe agbanwe odeshi
Mana oshie anyi a waalu ya gutter
Nsogbu nke uwa bunu bread and butter
Anyi a da atu ujo
No retreat no surrender
Anyi a da-ayo biko ife anyi n'eti bu "order!"
Nwa Chi melu eze
Ife m kwulu na eme
Kpoo m ekwueme
M na-eme ka Nna mu (ah!)
O kwa o gbajugo doolu I na-ebe
Kosalu Chukwu nsogbu gi ka o be
Nwanne nwebe anwuli n'onwelo
Onwelo ife nyili Chukwu omume (inugo!)
O kwa o gbajugo doolu I na-ebe
Kosalu Chukwu nsogbu gi ka o be
Nwanne nwebe anwuli n'onwelo
Onwelo ife nyili Chukwu omume
Inugo!

Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga
Onwelo
I'm a blessed man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo
I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga
Onwelo
Si fa n'onwelo
Onwelo I'm a graced man nwanne onwelo
Onwelo I'm a man si fa n'onwelo Chukwu ji m aka
Onwelo I'm a graced man nwanne onwelo Chukwu du m aga



Credits
Writer(s): Chukwunonso Nolly Onwuli, Daberechi Chukwudum Ubachukwu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link