The Plug

Aiiiiiiiiiiiiii
Aiiiiiiiiiiiiii
Aiiiiiiiiiiiiii
Aiiiiiiiiiiiiii
Aiiiiiiiiiiiiii

Na who be your plug GOD
Ogbuju dulu gi GOD
Ojidi gi Onu Odika enwelu ozu K'Onye na Egosi na Uzo GOD
When E be like say no Road GOD
When E be like say No Hope God
Odika olili Anya agwuguo nwanne don't give up echefuna e Nwe GOD

Ka m nukwa na olu m kwu
Ka m nukwa na olu anyi kwu
Men di bad
Men na ejekwa uka
Men na egbu bible
Woo Woo

Ka m nukwa na olu m kwu
Ka m nukwa na olu anyi kwu
Men di bad
Men na ejekwa uka
Men na egbu bible
Woo Woo

In the name of the father
In the son and the Holy Spirit Ade pray to my God to show me the way
Maka Ogbe E si bia Enwelukwa Way
Okwa Ekwuleekwu melu Onu Nwanne N'ime Ogbe Onye na Ejelu Enwelu Say
Na Why me Ade Hustle Like say I go die if I no money because owuite abulu the way

E na Echete mgbe Owuite na Asamu
Ejeru shishi Just to eat E je na Awu Cum
Days mgbe Nleka na akpomu
UmuAsa Na Akomu ka rikcom
Makana mu Ejelumu Income chai
I had to Banye Chaplete na Mmili
OSA mee mu Ebe mu na ebu Onu
6-6 ka Nwe Nwete Olu
Makana Mu Ejelu Ego
E kwu okwu Asina E na Agbaka Onu chai
I remember mgbe my mumsi ka Di Ndu, anyi nwelu Oche mana Anyi Nwelu Akwaocha
On 25th of December mgbe Ndi Ozo na ata okuku, Ele rice anyi ana agwo Ofe
K'ife e ma maka E bu Onu
Obulu na E na Eme fasting just Na Ego Adilo
E gaaacha akwukwu asi gi na Olu Adilo
Nwanne E cho mata garri asi gi na Ofe Adilo
AtaMu Afufu Taa Conkiri
Owuite Saa mu ka Menses
I spend like 2 years N'ime Uncompe
Asking the lord Where my help is
I nearly give up until chukwu olisa Nwe Melu Ebele si ka Obunye Guy
Now e na Ami mkpulu ka vine
Onye emelu e juo mu my guy
E si gi my guy

Na who be your plug GOD
Ogbuju dulu gi GOD
Ojidi gi Onu Odika enwelu ozu K'Onye na Egosi na Uzo GOD
When E be like say no Hope GOD
When E be like say No Road God
Odika olili Anya agwuguo nwanne don't give up echefuna e Nwe GOD

Ka m nukwa na olu m kwu
Ka m nukwa na olu anyi kwu
Men di bad
Men na ejekwa uka
Men na egbu bible
Woo Woo

Ka m nukwa na olu m kwu
Ka m nukwa na olu anyi kwu
Men di bad
Men na ejekwa uka
Men na egbu bible
Woo Woo

Onye Nwe chukwu E needru crowd
chukwu Eme gi Eze E needru Crown
Onye Yana Chukwu suo Adaghi Efukwa uzo
Kama E ga Fuokwa Uzo Ebulu lost and found
Mama simu when you're feeling down Pray up
In life You must down fore you go way up
And to be man abulu a days job
But if you go down on your knees you go up

I put my hope and my trust In God almighty Nwanne adimu Ife Baba LOWO
N'ime Rosary ka E nuo tuo
Laughing at devil Omalu Di ka Si kwadoo
Onye buzu Uzo guo motor guolo old model nwanne nwe ndidi Gods time is the best
After the night enwete Otutu Nothing lasts forever Very Soon Pepper Rest
Soso ife o ga take bu Oge
Ada kwukwa na line N'ime Ogbe
Ada kwukwa na Line achu ego
Nwanne Over taking dikwa allowed N'ime Ogbe
No Weapon formed against me shall proper
Ebe chukwu Bu My Driver I must Go Far
I thank God for alll the hard times and the struggle
Makana e Kpo Akpo tataa Bu Afufu E taa
Ata mu Afu Taa Konkiri
E shi from Shioh banye Adoration
E speakecha in my tongues Eme incantation
Ebe e na acho Ego ebute Formation
Onye amuma simu na Nwete Ego ka Okpelumu Ekpele Echekwemu na o Chukwu na enye Ego
Nothing is free Everything buzo kwa Ego
Even ma e nata Olili na Unu Uka buzo Ego

Let the church say
Church Agbasa
Church Agbasa
Church agbasaguo
Preach
Church Agbasa
Church Agbasa
Church agbasaguo

Nwanne E fu Ife na Eme na Unu Uka E funa Church Agbasaguo
Efe Uka Chukwu adosaguo
Father tuokwa sister ime now Mass Agbasaguo
Ndi kalu Uka Akasaguo
Obuna E Tinyelu father ihe na boot
Your blessings Ayasaguo
E mana church Agbasaguo
Ana anazi transfer Na unu Uka POS acastiguo
Obuna Ejelu Ego E Bia for deliverance nwanne aga asi gi Waa nwanne na Pastor Anulu
Pastor Ga asi gi na Enwelu
Na obuna Enyelu Onyinye E ma gaa Enuigwe
Chai

Church buzi the new scam
Benefit pastors na them full town
They go buy Private jet with your money
But e cho ebata asi gi go Down
Nke na Eko mu Buna Ndi Ogboni jijizi The house of the lord Nwanne na Eme Undercover
E bata eche na E Balu Uka
E Malu Na Ebe E bia naAna Akpochi Mmadu ka Locker
Na so they carry me go one church Ebe E na acho breakthrough, Obele ife Ndia Akaguo Egbumo o
I thank God Saving me o
Ebe E Bia ka Nwelu Nke mu achozi e Nalu mu Nke mu
Religion Akpuguo anyi aji Na Obodo ah
Bible Now Bu 3500
Chukwu ga agozie gi Only If You pay tight
Obulu na Enwelu Okwukwe analuo gi your Birthright
Nwanne Joy Adirozikwa na unu Uka Ekwensu Nuozi Na Iru Ocha Apia Utali
John Chapter 11 verse 35 Jesus Wept nwanne Makana ihe o ga Ekpe kali



Credits
Writer(s): Richard Okonkwo
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link