N'iru N'iru

Osisi hụrụ m na atụ nkwe, ifufe majie ya ọnụ oo
Ụwa m bịara mụ na Chi moo oké m akọla moo
Osisi hụrụ m na atụ nkwe, ifufe majie ya ọnụ oo
Ụwa m bịara mụ na Chi moo oké m akọla moo

Ọ ga adịrịri m mma na Eke, Ọ ga adịrị m mma na Orie,
Ọ ga adịrị m mma na Afọ, Ọ ga adịrị m mma na Nkwọ, Iseee

N'iru N'iru ka m na aga
N'iru N'iru ka m na aga
N'iru N'iru ka m na aga
Forward ever, forward ever ee

Onye sịrị na m agaghị adị o, ọ manree - ọmanre
Onye sịrị na m ama dị mma, ọ manree - ọmanre
Onye sịrị na afịa m agaghị azụ, ọmanree - ọmanre
Whoever say, I no go progress, ọmanree - e no go work

Akụ fecha na enu, omecha dara awọ
Sọọ time ka ọ ga take, nwanne just na agba mbọ
Anụ gbana tata, ị mana echi bụ owere nchi
Onye gburu ngwere taa, echi nwere ike igbu nchi
So I put work, aim bụ ka m kụọ ka clock, Godforbid I no go loose
Nwanne maka abụro m nut
Ịna doubt m thomas, sị na egwu m amanru north
Mana kita m baa na boot, even pastor want to jot

So I sey this, nwoke bụ a big, echi dị ime and ịma na ọ mụ na ekiki
Asị m odia, I sey this
Nwoke bụ a big, echi dị ime, and ịma na ọ mụ na ekiki ekiki

Ọ ga adịrịri anyị mma na Eke, Ọ ga adịrị anyị mma na Orie,
Ọ ga adịrị anyị mma na Afọ, Ọ ga adịrị anyị mma na Nkwọ, Iseee

N'iru N'iru ka anyị na aga
N'iru N'iru ka anyị na aga
N'iru N'iru ka anyị na aga
Forward ever, forward ever ee

Onye sịrị na anyị agaghị adị o, ọ manree - ọmanre
Onye sịrị na anyị ama dị mma, ọ manree - ọmanre
Onye sịrị na afịa anyị agaghị azụ, ọmanree - ọmanre
Whoever say, you no go progress, ọmanree - e no go work

I go prosper, ee you go prosper
Anything good you dey do, you go prosper
Call your own, your own e go answer
Say say say, I say you go prosper
Ụmụ Igbo lelele, Chinaza Ada Igbo, ọ mụ na ekwu o
Ọfọ m na agọ mgbe nile and everyday

Ọ ga adịrịri anyị mma na Eke, Ọ ga adịrị anyị mma na Orie,
Ọ ga adịrị anyị mma na Afọ, Ọ ga adịrị anyị mma na Nkwọ, Iseee

N'iru N'iru ka anyị na aga
N'iru N'iru ka anyị na aga
N'iru N'iru ka anyị na aga
Forward ever, forward ever ee

So I sey this, nwoke bụ a big, echi dị ime and ịma na ọ mụ na ekiki
Asị m odia, I sey this
Nwoke bụ a big, echi dị ime, and ịma na ọ mụ na ekiki ekiki



Credits
Writer(s): Chinaza Okoroafor
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link