Bia Ja Ya Mma

Bia soro mu n'eto ya
Bia nu k'anyi kele nu ya
N'ihi n'ọdi mma
Soro nu'm kele nu ya
Ahụghị'm onye ọzọ dị ka gị
Nani gi bu omemma m nwere
Ahụghị'm onye ọzọ di ka gi
Aga m'akpọ gị dike
Oji obara asacha njọm
Nwaturu nke kalvari
Bia soro mu n'eto ya
Bia nu k'anyi kele nu ya
N'ihi n'ọdi mma
Soro nu'm kele nu ya
Ahụghị'm onye ọzọ dị ka gị
Nani gi bu omemma m nwere
Ahụghị'm onye ọzọ dị ka gị
Aga m'akpọ gị dike
Oji ọbara asacha njọm
Nwaturu nke kalvari

Ifeọma Ọ n'eme
Bia ja ya mma
Ọlụ ọma Ọ n'arụrụ gị O!
Bia nye y'ekele
Ifeọma Ọ n'emere gị O!
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele

Bia soro mu n'eto ya
Bia nu k'anyi kele nu ya
N'ihi n'odi mma
Soro nu'm kele nu ya
Nkọ ife Chim n'efe n'eme
Chi g'eji ma chi g'abo
Nkọ ife Chim n'efe n'eme
Nkọba ya m'ma akọcha ya
Oji ọbara asacha njọm
Nwaturu nke kalvari
Ifeọma Ọ n'eme
Bia ja ya mma
Ọlụ ọma O n'arụrụ gị O!
Bia nye y'ekele
Ifeọma Ọ n'emere gị O!
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele
Ifeọma Ọ n'eme
Bia ja ya mma
Ọlụ ọma Ọ n'arụrụ gị O!
Bia nye y'ekele
Ifeọma Ọ n'emere gi O!
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele
Bia ja ya mma
Bia nye y'ekele



Credits
Writer(s): Chukwuemeka Enyinna Ndubuisi
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link