Ogoli

Odia
Kola boy
Sweet chewing gum
N' araputa umu agboho
N' enu bed anthony
Mana your type di ukonu

Sweet chewing gum
N' araputa umu agboho
N' enu bed anthony
Mana your type di ukonu
Odia

Nnem choro ibia omugo
Osim jee nuo nwanyi (ikala)
My popsi choro ejima
Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala)

Ndi Umunna mee meeting
Ha sim je nuo nwanyi (di anyi ikala)
Obi etogo oh agbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi

My mumsy choro ibia omugo
Osim jee nuo nwanyi (ikala)
My popsy choro ejima
Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala)
Ndi umunna mere meeting
Ha sim jee nuo nwanyi (di anyi ikala)
Obi etogo oh ogbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi, nuo nwanyi

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Ehh so nwa
Apunanwu (so nwa)
Ugogbe anya nkem (mummy)
My heart dey beat ma ibiaghaa ichu mmiri n' azu ogbem (kpomkwem)

Tomatoe jos one five
Odiaa ete pankace
Ogogom ring bride price choo ndi nwe cake

Anyi panu nkwu ocha (nkwu ocha)
Anyi pata ji mmanu (ji mmanu)
Anyi kpu ma ewu ma okuko ka anyi jee nuta ada nkanu

Asim egom palm wine (palm wine)
Achim udo efi (udo efi)
Asa jee gwaa ndi bee unu na odogwu na abia echi
Seeh seeh

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Apete apete
Nne oma

Nne oma i do (i do)
I promise i do (i do)
Mbiawa inugi mkputa efi nwa oga abu two two

Imana ijizim n' oru
Afurom type gi
Ichokwa rap enwerem flows
Kam buru pipe gi

Iburo umuaka chimgum
For your love i go sing song
Ichokwa love chinese nwa nwoke na azuzikwa chinchong
For your type a man go live long
Ebum gi n' isi ka weavon
I promise i go dey your side bido na morning tilli dawn

Nnem choro ibia omugo
Osim jee nuo nwanyi (ikala)
My popsi choro ejima
Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala)

Ndi Umunna mee meeting
Ha sim je nuo nwanyi (di anyi ikala)
Obi etogo oh agbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi

My mumsy choro ibia omugo
Osim jee nuo nwanyi (ikala)
My popsy choro ejima
Osim odia jee nuo nwanyi (A big ikala)
Ndi umunna mere meeting
Ha sim jee nuo nwanyi (di anyi ikala)
Obi etogo oh ogbago afuonu di anyi jee nuo nwanyi, nuo nwanyi

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Ogoli mara obi di ya, obi di ya
Obu chi n' enye ya, chukwu n' enye ya
Nwoke obuna nke chotara ya n' uwa
Ichota ya
Chineke emewo gi eze, omewo gi eze

Respect to Patty Obasi
Keep living in glory onye isi
Odia
Kola
Kola
Boy

Sweet chewing gum
N' araputa umu agboho
N' enu bed anthony
Mana your type di ukonu

Sweet chewing gum
N' araputa umu agboho
N' enu bed anthony
Mana your type di ukonu



Credits
Writer(s): Chinonso Nwodo
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link