Nekwa Mu

Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi
Enweghi onye ozor,enweghi onye ozor, obu so gi

Ihe nile m'nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi

Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma
Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma

Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me
Otu ísi cho otu isi kwu ya kam ge me

Ihe nile m'nwere nelu uwa oh osi na gi
Ihe nile m nwere nelu uwa oh osi na gi

Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma
Were mo, were mo were'm me ihe di gi nma

Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Related Post: Mr M & Revelation - No One But Jesus

Dika ntu – Na'aka carpenter
Dika igwe- Na'aka okpu uzu
Ihe ode – Na'aka onye nkuzi
Dika tutu – Na'aka Dokita
Dika úrō – Na'aka okpu ite
Dika aturu- Na'aka onye ozuzu aturu

Lekwa mo me ka osi di gi nma

Dika ntu – Na'aka carpenter
Dika igwe- Na'aka okpu uzu
Ihe ode – Na'aka onye nkuzi
Dika tutu – Na'aka Dokita
Dika úrō – Na'aka okpu ite
Dika aturu- Na'aka onye ozuzu

Lekwa mo me ka osi di gi nma

Lekwa mo me ka osi di gi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Enyem gi onwem mo, me ka osi digi nma
Lekwa mo me ka osi di gi nma

Lekwa mo me ka osi di gi



Credits
Writer(s): Miracle Orabueze
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link