N.Y.N.H

Anyi no na January oru gwuru gi ugwo December adigo old
Onye oru jisike na oru maka onye na aru oru nwere pay day

Akwa ibute okpoho ikporo family jebe obodo oyibo for holiday
Nwoke na eme ife ona ekwu oo
Nwanne ijide okpoho Imechie the case
Nwoke na acho ife onaru oo
Nwanne nchoba okpoho nchoba chase
Nwoke na acho ife ina acho
Nwanne ichota before me nkupuru gi o
Nwoke na icho ife inacho o
Nwanne nchota nkem itinye Anya ngwo gi
Ego ina achonu bu change
Election enye gi change
E vote o change
Emesia achoba the change
What a shame
Ndi mmadu na erezi vote
Corruption eyirigo coat
Since 20yrs good road, water, electricity ka bu campaign goal
Am catching my cruise
Am feeling myself
Everything anyi na anuru
Am doing my thing
Enwerum time
Everyday bu ngwori
Asim abu ngwori
Ke ebe ino mgbe men na hustle
Kita Men ka na bubble
Nwanne iko tu munwa akupulu



Credits
Writer(s): Valentine Ogbu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link