Amanda

E nwere m ndu m tinye n'aka
Ihe n'ile tinye n'aka onye nyeye akam

Ihe etinyere n'aka gi
Ihe etinyere n'aka gi
Oma dada

E nwerem ndu m tinye n'aka
Ihe n'ile tinye n'aka onye nyeye akam

Ihe etinyere n'aka gi
Ihe etinyere n'aka gi
Oma dada

Ego etinyere n'aka gi
Akunuba etinyere n'aka gi
Oma dada dada

Ekpere etinyere n'aka gi
Oma dada dada

Afia etinyere n'aka gi
Oma dada dada

Nwa etinyere n'aka gi
Ihe etinyere n'aka gi
Oma dada dada

Ayyyyyyaaaaaa ayyyyyyyyaaaaa



Credits
Writer(s): Miracle Orabueze
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link