Nwanne Onwero (feat. Bugzy Dvinci)

Bugzy Dvinci (Yeah yeah)
A gaa m abroad (Bro bro)
Ebi m na Prague (Yeah Prague)
Came from the mud (came from the mud)
Adi mu bad (Adi mu bad)
Achuga m dollar
Achuga m euro
Achuga m dollar
Achuga m euro (Yeah)
Gang gang gang gang gang gang gang
My men kpọrọ akpọ nwanne
Pre pre pre pre pre pre pre
My drip kọrọ-akọ nwanne
Ebu m ua la Elon Musk maka chi jiri eji bọlu-abọ nwanne
Ọ kwa Elveektor na Bugzy Dvinci anyi adia achikwa nwanne

Aboki rate better pass bank rate
100 Dollars see as e turn 50k
We dey for club we dey do dorime
We dey for club we dey do dorime
Ejirọ afufu anya isi na ime street (Wetin dey)
After all onye ọbula na achọ fast way to a shortcut (To anyway)
Abu m a long term nigga wey you no go fit defeat
Ma ka na nwoke shiri onwe ya eshi bu nwoke na adighi atu egwu heat (Wetin dey)
Bought my first computer from Chibuzọ Agbo
Amarọkwa m ihe ị na eche
Ihe m ji ya dee bu project m gulu agu
Entrepreneurial studies ị mana men kalu aka kwu na azu
But as the music call me ịma na Trans Ekulu kwu m na azu (Kampe)
Bugzy gwalu m na bumbers agafebe go (50k)
Men na eche egwu
Men na eche egwu
DJ play (Dorime)
Ife ana aru bu legit and DJ still dey play (Dorime)
Ọ burọ kwa oduru ige ahu ina eme ka anyi na eme
Men na echu ura
Men na agba mbọ ma ịna ajuzi ife anyi na eme
Men na achu uba wee na ebu-ba ọ na idighi afuzi ige anyi na eme (Wetin dey)

Then I woke up and I fucked up Europe
Tete na isi ututu fepu wa ilo
Then I woke up and I fucked up Europe
Tete-tete na isi ututu fepu wa ilo
Price done went up
Nwanne onwerọ
Christian Dior
Nwanne onwerọ
Price done went up
Nwanne onwerọ
Christian Dior
Nwanne onwerọ
Price done went up (50k)
Nwanne onwerọ
Christian Dior (Dorime)
Nwanne onwerọ
Price done went up (50k)
Nwanne onwerọ
Christian Dior (Dorime)
Nwanne onwerọ
Nwanne onwerọ ooo
Christian Dior ooo
Nwanne onwerọ ooo
Christian Dior ooo



Credits
Writer(s): Obinna Nwokedi
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link