Pay (Nyemia)

What!
Kxng Henry da--
DJ Warmzy

Huh
Ha ga bam bam bam bam bam bam bam bam ba
Ha ga ama mma mma mma mma mma mma mma mma mma
Ala ga gba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba
Ọsọ ga agba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba

Nwa iji ego m na agba ọsọ
Nna akọ enu ina akọ ọzọ
Nwa mgbosi mma afuyi iya agbia agbọ
Nwa mgbosi mma afụyi i ya agba ọtọ o
E needi m ego m ịnụlia?
Ịnee ilu m ọchi adilia
And abia m your house nyaa
Isi nwanne yi gwam na ịnọlia
Efil na ịbụ C na a play nụ m
Anyị kwụsị a ina a failu m
Nwa ọka mma inye m my money
Maka mgbosi mma enwete gị iya e hate m
Anyị ya ayikwa ala da day
Nwa mma adolikwai that day
Ọsọ Jesus si na igwe pụta
Iya ebulili apa naa that day

Huh
Ha ga bam bam bam bam bam bam bam bam ba
Ha ga ama mma mma mma mma mma mma mma mma mma
Ala ga gba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba
Ọsọ ga agba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba

Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, Nyemia
Nyem my K, nyemia
Oya Nyem my way, nyemia
Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, Nyemia
Nyem my K, nyemia
Oya Nyem my way, nyemia
Omaka obele ife a, nyemia
Nwa ikalin ifea, nyemia
Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, nyemia

Nna ọ ife ọjọọ na mme ọgọ
Now mkpozia na phone ida ebuzi call
Ama m kisi debe ọnụ nalu mia
Na nyezie m ego, ọbụlu war
Ika obi blockuo m na WhatsApp,
Jee unfriendiem na Facebook
Taa ịsị m na ịnọ Phase 1,
Oluo echi ịsị m na ịnọ Phase 2
Ina agba ọsọ, na agba na aga
Maka m nwete yi ogbanje ga agba
Mua abụlọkwa onye obiọma
Mana boy - aya akwa isi-yakwa
Nwa you go pay o
Maka munwa me I no go kwe o
Amalom your way o
Cuz with my money, me I no dey play o

Huh
Ha ga bam bam bam bam bam bam bam bam ba
Ha ga ama mma mma mma mma mma mma mma mma mma
Ala ga gba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba
Ọsọ ga agba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba mgba

Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, Nyemia
Nyem my K, nyemia
Oya Nyem my way, nyemia
Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, Nyemia
Nyem my K, nyemia
Oya Nyem my way, nyemia
Omaka obele ife a, nyemia
Nwa ikalin ifea, nyemia
Nyem my money oya nyemia
Nyem my pay, nyemia

(Sample & Outro)



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link