Elebe Ukwu

Ebonyi unu na ama mma eh!
Eh! Anyi na ama mma
Eh! Anyi na adi mma
Aha anyi bucha ada mma
Ma i huru Nwa m huru n' Enugu eh!
O Mara mma
O toro ogo
A si na O nwere ego
Na O ji dollars
Nna ya nwere ego
O ji dollar

Ma i huru mgbe m ruru Owerri leh!
Owerri na ama mma
Owerri na eto ogo
Elebe ukwu egbu ewu eh!
Nwa m huru na Owerri

Height gi di m mma
Color gi di m mma
Shape gi di m mma
Dressing gi di m mma
Step gi di m mma
Elebe ukwu egbu ewu eh
Nwa m huru na Owerri
Baby m i di m mma
A si m n' i di m mma

Asaba unu na ama mma eh!
Eh! Anyi na ama mma
Anyi na adi mma
Aha anyi bucha ada mma
Ma i huru Nwa m huru n' Anambra eh!
O Mara mma
O toro ogo
A si na O nwere ego
Na O ji dollars
Nna ya nwere ego
O ji dollar

Ma i huru mgbe m ruru Aba-Ngwa leh!
Aba-Ngwa na ama mma
Aba-Ngwa na eto ogo
Ka Elebe ukwu egbu ewu eh!
Nwa m huru na Owerri

Height gi di m mma
Color gi di m mma
Shape gi di m mma
Dressing gi di m mma
Step gi di m mma
Elebe ukwu egbu ewu eh
Nwa m huru na Owerri
Baby m i di m mma
A si m n' i di m mma



Credits
Writer(s): Uduekwe Onyeka Augustine
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link