Explanation (the boy that invented igbo drill)

Rord
Kelly the bad kelly the bad man
Onwero
Okwa rap mjust bido ebido, Iga gwaba ndi mmandu na mu efugo
Ndi keke no na abakpa anyigo, Ichoo nsogbu enye gi ya ozugbo ozugbo
Men m bata men gi etido, Okwa money ka ayi ji azu ludo
Etie okwe elie ifutunugo, Isi onye ocha kwuba gi ugwo ibago

Imana o Sampson gburu agu obia buru Delilah bu Nwanyi mere ya iwa
Some times inadi ano na anwu mnuzie gi ibia formubala mu queen Eliza
Kosara mkpa gi to Chukwu nna hapuzie kiribe iga afu oga eme ya
Ko na imarozi nnam ukwu Ife ana akpo ya bu odogwu owara Uzo na ikpa

My head is too much occupied, Men ga akpu gi isi akpulu Albert
Iman fudi Nwanyi na my chat, Ituba oru na Echeta ndi sars

Imebelo your life organize, Etinyekwana onu na my side
Umu ogbe ga eri gi no regard, Popo tinyere afia na my bag

Lota nna butaru aids, Omaro na ayi furu the test
Na only money I Dey chase, Ya mere oge obuna Mna na mji aba na case

Oga adi njo na Nti ma Umu ogbe nu na ano m na ime cell
Adiromu eme Ife ndi tout juoese Abum ogbe cartel

Mgoo Motor mgaa no parking parkia, Oso unu kpoo bouncers ha bia
Mkwechiri ha no fear m chargea, Si asa ya yiputa pant ya

Dibia bayi na emezi sagging, Onye puta obia guba rapping
Oburu okwu ego emena m whyning, Wotowoto ayi ebido fighting
Gi na ekwensu ribe nri na ofu efere jide ngaji di ogonogo...
Obele ego adighi atuzi m anya achorom ya Okpotokpo...

Okpotokpo...
Kelly the bad kelly the bad man
GBC



Credits
Writer(s): Anih Elijah
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link