Ime (feat. Zamula)

Big cash out I want it oh lord
Ka billion van solum na my convoy
I swear to God so'owuh kam neme avoid
Yana ndi popo no n'ime hilux
Mama trust in son
Son trust in God
I believe in God but not away from the gods
I hustle all night just to make my own mula
In my family I need to give them one pillar
Enemy bochaa
Popo bochaa
Nnachu the money acholom iba n'ime
Bad energy bochaa
Ndi mgbu bochaa
If you cross my lane
Nga agwo gi ka abaca
I want to secure the bag
With akonuche
Ka udem nede
Ka anakolu ndi ikwu n'ibe
Jisie ike ibu nwoke abulo ire
You must work amuo nwoke
Ya bulu nwoke

Ime ime ime ime
Ona aba ime
Ona agwa ha na osoro
Ha na ama ya ikpe
Obu na nwanne oma nwanne okaije

Imeeee dibeee
Ime ime ime ime
Ona aba ime
Ona agwa ha na osoro
Ha na ama ya ikpe
Obu na nwanne oma nwanne okaije
Imeeee dibeee

Su... alaa
Izunna bu first son his mother
Odia achu nwanyi
Soso ihe onachu bu paper
Obulu na ijilo ya oga asi gi
See you later
Odilo areply chat soso nke mgbada
By 15 obanye Hk (House of Kings)
Odilo acha ice soso Sk
Ona-enwe hope neche his pay day
One day na one day mgbada go pay
Okachia out ndinwa tinye ahu
Siya melu ha eye wey see ona ajudiaju
Ocho ka akuyeya akpu
Oha ka onajuajuju
Iga ata afufu iba n'ime iga ata afufu

Ime ime ime ime
Ona aba ime
Ona agwa ha na osoro
Ha na ama ya ikpe
Obu na nwanne oma nwanne okaije
Imeeee dibeee

Ime ime ime ime
Ona aba ime
Ona agwa ha na osoro
Ha na ama ya ikpe
Obu na nwanne oma nwanne okaije
Imeeee dibeee



Credits
Writer(s): Chibueze Igboneme
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link