Ije Oma

Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije oma
Maka ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na eje eje, ije oma
Ma i na ana ana, ije oma

Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije oma
Maka ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na eje eje, ije oma
Ma i na ana ana, ije oma

Ndi asiri kuba asiri, kuba asiri kusia
Ndi nkata kpaba nkata, kpaba nkata, kpasia
Ndi ogwu gwuoba ogwu, gwuoba ogwu, gwuosia
Brother nkiti, nkiti ka ha na eme

Maka Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije oma
Ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na aga aga, ije oma
Ma i na ana ana, ije oma

Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije oma
Maka ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na aga aga, ije oma
Ma i na ana ana, ije oma

Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije oma
Maka ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na aga aga, ije oma
Ma i na ana ana, ije oma

Ndi asiri kuba asiri, kuba asiri kusia
Ndi nkata kpaba nkata, kpaba nkata, kpasia
Ndi ogwu gwuoba ogwu, gwuoba ogwu, gwuosia
Sister nkiti, nkiti ka ha na eme

Maka Ofu ihe m na ayolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bu ije OMA
Ofu ofor m na agolu gi bu nwanne m O'
N' elu uwa bukwa ije oma
Ma i na aga aga, ije oma
Ma i na ana ana ije oma



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link