Eze Mmuo
Eze
Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya
The King that all Kings hide under His Coverage
Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze
There is no one who rules with you on the throne

N'elu-igwe, N'elu uwa
In heaven, on earth
Chi Ukwu nani gi bu Okaka
Great God, only you are sovereign

Chiukwu nani gi bu okaka

I loro ihe loro enyi
Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa
You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously

Ibu Oke Muo
(The Great Spirit)
Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
Spirits that are feared dread and fear you

You the creation of the Spirits)

A na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
You are the great iroko tree that cannot be burnt down

Heaven and Earth Adore You
The immortals bow before You,

Cherubim and seraphim bow before You
24 elders worship at your feet

Credits
Writer(s): Chinyere Udoma
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
Other Album Tracks
- Eze Mmuo
- Onye Ihe Ri Ba Ma
- Igiririgi Ndu (Dew Of Life)
- Hallelujah
- God of Impossibilities (Nothing Impossible)
- Ana' Bara Chukwu Mba
- Walk With Jesus
- Happy December (Celebration Time 2)
- When You Come(Power Enter Live)
- Chukwu N'eme Mma
All Album Tracks: Eze Mmuo (ENDLESS WALK WITH JESUS RELOADED) >
Altri album
- Fireful Worship (Live)
- Praise Unusual 2024 (Live)
- Zion Praise - Dedicated to Evangelist Ebuka Obi (Zion Prayer Movement Outreach Ministry
- Idirimu Mma (Eze Mo)
- Ụgwọ Ndụ M (Jesus Paid In Full) - Single
- Eze Mmuo (ENDLESS WALK WITH JESUS RELOADED)
- EzeMuo(KING OF THE SPIRITS)
- EzeMuo(KING of the SPIRITS) - Single
- Walk With Jesus
- Endless
© 2025 All rights reserved. Rockol.com S.r.l. Website image policy
Rockol
- Rockol only uses images and photos made available for promotional purposes (“for press use”) by record companies, artist managements and p.r. agencies.
- Said images are used to exert a right to report and a finality of the criticism, in a degraded mode compliant to copyright laws, and exclusively inclosed in our own informative content.
- Only non-exclusive images addressed to newspaper use and, in general, copyright-free are accepted.
- Live photos are published when licensed by photographers whose copyright is quoted.
- Rockol is available to pay the right holder a fair fee should a published image’s author be unknown at the time of publishing.
Feedback
Please immediately report the presence of images possibly not compliant with the above cases so as to quickly verify an improper use: where confirmed, we would immediately proceed to their removal.