Oji Ofor
Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu
Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ (Ọdịa)
Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ
Nke onye metere n'ụwa ya buru oh
Nkem diri m ooh
Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu
Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ

Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu nu
Kama m ga anwụ mu adogaba nu, maa m anwụ la anwụ
Oji offor ga-ana oh ma ọ kuba aka ya ọtọ
Nke onye metere n'ụwa ka obu la
Nkem diri m oh oh oh
Ụwa tụgharịaba m egbulam egbu
Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ
Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ
Nke onye metere n'ụwa ya bụrụ oh
Nkem diri m ooh
Kola, seh
Nwannem, macham n'efe enyero (at all)
Nri isibelu eyero (otua)
Oteko aka ibido kposaba mana afia ikposara erelo
Amam n'uwa ekwero ka irigote
Oke ifufe ka n'efenite (otua)
Mana echefuna n'nnuwku osimiri bu nu n'ofu nta mmiri ka ona amanite
Mgbe oga eru oge gi
Ndi kporo gi asi ga azozi efe gi (hee)
Yoba chukwu nna oke nke gi
Kuba aka gi oto maka imeto efe gi (seh)
Aloba gbaba mbonu
Nkem akonam okwa ya bu offor anyi golu
Mmiri zochaa emecha oga akonu
Nkwa ruo oge ya n'oga adanu, oga adanu (seh)
Ụwa tụgharịaba m oh egbulam egbu
Kama m ga anwụ mu adoliba, maa m anwụ la anwụ
Oji offor ga-ana oh ma ị kuba aka gị ọtọ
Nke onye metere n'ụwa ya buru oh
Nkem diri m ooh
I rijuo afọ ọnụ ga ekwu oh (ayanma owe ayanma)
Erigi eri ọnụ ga akọ oh (onye bu chi ibe ya)
Ife neme na n'ụwa ọnụ ga ekwu riri brother oh (ife onye kutere n'ụwa, owere isi buru oh)
Hustle go bring dollar, bring pounds (ayanma owe ayanma)
Anything I lay my hands e go dey work oh (onye bu chi ibe ya)
Enemies go talk tire, me I no send them at all at all (ife onye kutere n'ụwa, owere isi buru oh)

Credits
Writer(s): Oluwasegun Noah Adegbamigbe, Ebuka Prince Phd Ejimonyeibe, Nwodo Chinonso Victor
Lyrics powered by www.musixmatch.com
Link
© 2024 All rights reserved. Rockol.com S.r.l. Website image policy
Rockol
- Rockol only uses images and photos made available for promotional purposes (“for press use”) by record companies, artist managements and p.r. agencies.
- Said images are used to exert a right to report and a finality of the criticism, in a degraded mode compliant to copyright laws, and exclusively inclosed in our own informative content.
- Only non-exclusive images addressed to newspaper use and, in general, copyright-free are accepted.
- Live photos are published when licensed by photographers whose copyright is quoted.
- Rockol is available to pay the right holder a fair fee should a published image’s author be unknown at the time of publishing.
Feedback
Please immediately report the presence of images possibly not compliant with the above cases so as to quickly verify an improper use: where confirmed, we would immediately proceed to their removal.