Mmandu

Achọrọ m ịma
Ma enwere onye ị na ahu
Ahụtụbe mụ, asa nwa igbo dị ka gị nụ, yeah

Asa ịdị ọkụ
Ụdị ka ihe m na achọ nụ
Onye m ga eji emee ọnụ

Ezigbo mmandụ, yeah
I love the way you are
Ezigbo mmandụ, yeah
Most beautiful girl by far
Ezigbo mmandụ, yeah
Your culture style is fly
Ezigbo mmandụ, yeah
Girl, I want you to be mine

Ezigbo mma ahh-aah-aah
Aah-ahh-ah-aah
Ahh-aah-aah
Aah-ahh-ah-aah
Ezigbo mmandụ

Kedị ebee ala igbo ishiri bia
Kowaa ra nụ mu ka m mara
You already know I'm tryna slide with you, yeah
Ain't no doubt when I ride, I ride right with you, yeah
Drop a 100k on your bank account, yeah
All your ex-boyfriends can't mess around with me, yeah

Asa ịdị ọkụ
Ụdị ka ihe m na achọ nụ
Onye m ga eji emee ọnụ, yeah

Ezigbo mmandụ, yeah
Girl, I love the way you are
Ezigbo mmandụ, yeah
The most beautiful girl by far
Ezigbo mmandụ, yeah
Your culture style is fly
Ezigbo mmandụ, yeah
Girl, I want you to be mine

Ezigbo mma ahh-aah-aah (oh, ezigbo mmandụ, yeah)
Aah-ahh-ah-aah (oh, oh-oh-oh, yeah)
Ahh-aah-aah (mmama, mmama, yeah)
Aah-ahh-ah-aah
Ezigbo mmandụ
Ezigbo mmandụ, yeah

Ị na acha ka kpakpando
Ezigbo mmandụ, yeah
Ị na acha ka kpakpando, yeah
Ezigbo mmandụ, yeah



Credits
Writer(s): Chukwuka Nwaneri
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link