K'ihenemezi? (feat. Aguero Banks)

Yea Towi Zaza
Zazacious na Onye anwuruuuu
Keihenemezi? keihenemezi?
Keihenemeziiiiiiiiiiiiiii?
Nwanne keihenemeziiiii?
Isigini? keh your way diokpa?!
Keihenemezi? ke way!?
Nwanne keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi?
Maka na nda ghotachazi
Keihenemeziiiiiiiiiiiiiii?
Keh kosi? nwanne keihenemeziiiii?
Okwa ema kosi adi?
Keihenemezi? keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi?
Keh way? maka na nda ghotachazi way!
Nwanne nwanne keihenemeziiiiiiiiiiiiiii?
Keihenemezi? keihenemeziiiiii?
Kwo your mind!

Nwanne keihenesezi?
O zi sor onu kana korzi?
Maka nda ghotachazi
Okwa emana Jesus nor on standby
Twenty four seven
Assurance men e gagodi heaven
E chorbe ema advance?
Noru ebahu chowa onye ga enye gi advance
Adim agba speed mana enyem chance
Nge nye gi two face for instance
Kporm captain ka nseh plan
Jugodi Da Ana
Always forwarding ka okachamaru
Emegidegomia omarum aru
Mgbe okacha taa akpu
Okwa e nor na kortor
Nnorgodi na try e hazi onyinyem
Okwa enor na si na nkacha pitor
Abum Onye game bia kanyi gba!
Anyi abah speed lane kanyi wah!
Ka Muha Triorre e ga ma gba!
E ga ma gba nwanne
Nwanne abum Onye game bia kanyi gba!
Anyi abah speed lane kanyi wah!
Ka Muha Triorre e ga ma gba!
E ga ma gba nwanne Hmm!

Keihenemezi? keh way!
Nwanne keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi?
Maka na nda ghotachazi
Keihenemeziiiiiiiiiiiiiii? keh kosi?
Nwanne keihenemeziiii?
Okwa ema kosi adi?
Keihenemezi? keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi? keh way!
Maka na nda ghotachazi way!
Nwanne nwanne keihenemeziiiiiiiiiiii?
Isigini? keihenemezi?
Keihenemeziiiiiiiiiiii? kwo your mind!

Anaemebele? never mma ebele overboard
Bench players talking like starters
Nsiha bianu board
I came into the game unannounced
Mmeh ya overhaul
I told them tinyekwem na egwu a
Abum Onye ball
Lyrically I am far gone
Kpulu oku nor onu ka dragon
I turned my dreams to reality
Apple music charti my last song
No promo boy heeey!
Ka umu ogbe na kpor our last born
My gifts paved way for me
Mmelie owu iteh na round one
TKO knockout
Na enye fa banger ka knockout
Ahead ahead ka better days
I can never tap out
TKO knockout
Na enye fa banger ka knockout
Ahead ahead ka better days
I can never tap out keihenemezi?

Keihenemezi? keh way?
Nwanne keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi?
Maka na nda ghotachazi
Keihenemeziiiiiiiiiiiiiii?
Keh kosi? nwanne keihenemeziiiii?
Keihenemezi? keihenemezi?
O zi sor onu ka na kor zi?
Maka na nda ghotachazi way!
Nwanne nwanne keihenemeziiiiiiiiiii?
Keihenemezi? keihenemeziiiiiiii? Kwo your mind!



Credits
Writer(s): Tochukwu Obika
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link