Ndi Mgbu

Inolu ofuma
Inolu ofuma
Ako go isi Egbe
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Ako gi isi Egbe
Inolu ofuma

Echetalum mgbe nna eyi ofu akwa
Owu ite ana asam kam bu akwa
Nsekpulu ani ne be so akwa

Ndi mgbu Nile anolu na achi
Okwa eluo Sunday agaba church

Ndi mgbu chelu na mu ama mba
Nkwechilu chuwa all weather
B2 bugodu a hustler

Nate akpo mu
Bia nu ebaa
Wolunu phone aa
Tuwa nu olu
Ndi mgbu nile ne eme onu

Somu bu Eze agakwu oto
Men niile go akwu oto
Olu kwuo ugwor o ga kwu ozo
Clear for that man osiso

Nwoke bugodu gentle jack
Ndi mgbu no fit attack
If you no get e bu isi aki
E croso my lane aata gi

Nwa mgbowo le se apalite egwu
Ndi mgbu e choke manya ewu
Things and things emenu go gi
Belu kwa ebelu ma ina chu ego

Akoo gi isi Egbe
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Ako gi isi Egbe
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Inolu ofuma
Ako gi isi Egbe
Inolu ofuma
(Inolu ofuma)
(Inolu ofuma)
(Ako gi isi Egbe)
(Inolu ofuma)
(Inolu ofuma)
(Inolu ofuma)
(Ako gi isi Egbe)
(Inolu ofuma)

Belukwa ebelu ma ina achu ego
Ndia di egwu
Ma na Chukwu bu eze
Ndia ji Egbe eee
Mana mua ne eze

Chinekenna Biko yemu mulla
Atugum olu isimu chelu 1hour
Ekwelum na gi
Nnanyi be na enu egwe
Naluna aka Okwa gi nyelum ike
Obi nwannem ibu onyi ike

Isi na itolu na ogbe
Ina achukwa the bag
Mana mulu kwa Anya
Ndia dikwa dikwa bad
Chineke nna
Biko enyenumu the bag

Na fa nnaa
Na Nwa
Na mmo nso
Oku mmo nso

Kpuchite the boy
Maka ncholu bu the boss
And nna abia with force
Ibute ike bu must
Ibute ike bu lost
Oluwa dey for us

Ya melu ije kwechili
Oge mu ga abia lili
Ndi uwa ga amalili
Ndi mgbu ga na lili
Ha na ebezi akwa alili
Ha si na mu kalili

Nwa ogbe kam bu nunu
Muna Chimso nunu
Ego kamu chulunu

Uwa bukwa akara aka
Zekwelu ndi mgbaji aka
Ha de mekwa ife umuaka
Obulu na ijiolo chaaa
Yoba kwa for eyeme aka

Yoba kwa for eyeme aka
Chukwu Biko gbadata

Yoba kwa for eyeme aka
Chukwu Biko gbadata
Gbadata



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link