Nedu Achicha

Nedu nu Achicha
N'enye ndu
Nke n'emeghe
Onu uzo nke enigwe
Ndi iro ji iwe
Na esodo anyi
Nye anyi ike
Nyere anyi aka
Nye anyi ike
Nyere anyi aka

Nedu nu Achicha
N'enye ndu
Nke n'emeghe
Onu uzo nke enigwe
Ndi iro ji iwe
Na esodo anyi
Nye anyi ike
Nyere anyi aka
Nye anyi ike
Nyere anyi aka

Nri a bu nri ndi
Muo Ozi enyere Mmadu
O na ewepuru
Anyi aguu ime njo
O na ewedob' anyi nso
Na Jesu Christi
Agba anyi ume
N'ogu nke muo
Agba anyi ume
N'ogu nke muo

Nri a bu nri ndi
Muo Ozi enyere Mmadu
O na ewepuru
Anyi aguu ime njo
O na ewedob' anyi nso
Na Jesu Christi
Agba anyi ume
N'ogu nke muo
Agba anyi ume
N'ogu nke muo

Hmm
O sacrament most holy
O sacrament divine
All praise and all thanksgiving
Be every moment yours
Jesus Christ in the
Holy Eucharist
Anointed with
Holy Ghost and Power
And went about doing good
Ji abaraba na efume
Hmm
Achicha nke no na
Altar na ata mba
We adore you
We worship you

Jesu si abu m eziokwu
Ndu n'uzo
Onye riri ahum
G'ebiri n'ime m o
M nwe biri n'ime ya
Nyekwa ya ndu
Ndu n'enweghi ube
Ndu nke ebighiebi

Jesu si abu m eziokwu
Ndu n'uzo
Onye riri ahum
G'ebiri n'ime m o
M nwe biri n'ime ya
Nyekwa ya ndu
Ndu n'enweghi ube
Ndu nke ebighiebi

Otito okpu diri Dinwenu
Onye di otu
Gbakwasi ito
Onye n'enye ndu
N'enwer' ube
N'enigwe obodo anyi
N'enigwe obodo anyi

Otito okpu diri Dinwenu
Onye di otu
Gbakwasi ito
Onye n'enye ndu
N'enwer' ube
N'enigwe obodo anyi
N'enigwe obodo anyi

Nedu nu Achicha
N'enye ndu
Nke n'emeghe
Onu uzo nke enigwe
Ndi iro ji iwe
Na esodo anyi
Nye anyi ike
Nyere anyi aka
Nye anyi ike
Nyere anyi aka

Nedu nu Achicha
N'enye ndu
Nke n'emeghe
Onu uzo nke enigwe
Ndi iro ji iwe
Na esodo anyi
Nye anyi ike
Nyere anyi aka
Nye anyi ike
Nyere anyi aka



Credits
Writer(s): Henry Igbokwe
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link