Omila

Pasacota
Cash Before Nyash Aloba
Ima street di into two
Enwe Omila, nwee On My La
Omila bu ndi ji egbe apialu ego
And On My La bukwa ndi ji Laptop apialu ego
So gi nwa ka odi zia lu i-choose nke iga apia
But o ga aka mma na iku On My La than na iku Omila ighota
Maka na ndia nwete gi eeh iga amazi nah

Omila na akwu ugwo but oma nye gi ego ga a last
Omila na akwu ugwo, yes ima na akwu government tax
Omila bu risk task, Omila deadly task
Some missions na adi successful, one day ur work go cast

Omila Omila Aloba kwusi kwa omila
Omila Omila Aboy kwusi kwa omila
Omila Omila Iyoo kwusi iku omila
Omila Omila Abobi kwusi kwa omila

O ka mma na iku On My La
On My Laptop
O ka mma na iku On Your La
On Your Laptop
O ka mma na iku On My La
On My Laptop
O ka mma na iku On Your La

Aboy Aboy Aboy Aboy! how many times did i call?
Amam na ibu hardcore, but i want you to recall put call
Juo ife me Shina Rambo, Juo ife me Derico, Lawrence Anini
Those men kulu omila
Later was killed by Government on their Movement to Augment
Ka ima nkea, Ima nke ozo
Bad friends ga edupu gi uzo
Akuo aka, ege nti, agba torch afu uzo
Ur 99 imaka ifu uzo, in this life Chibuzo
Okwa izuchee ori, igba ice, lodgia la otu
That is not the way forward, anolom n' ife ala bu otu
Eje kwene ba cult, egbuo gi is fault
I know you are facing a lot
Forward ever, never look back ka nwunye lot, nwunye lot
Kee ife icho ka mma gi mee na onu na agbadu gi
How do you want your dad to feel na onu na agbadu gi
Your death will be shameful, painful and disgraceful
Kwusi kwa omila kitaa, biko your cup go full
Police paa gi, community ga asi na ibu a fool
My work in this life bu inye kwa gi OT
Ọ na ichọlọ bu Governor ka Alex Otti?
Lụọ ọlụ Lụọ ụlụ mana ụlụ akana ọlụ
Brother muo Nwannem oo, se nete aka n' ọhụ
Rest In Peace Mohbad
When i got the news, my mood was so bad

Omila na akwu ugwo but oma nye gi ego ga a last
Omila na akwu ugwo, yes ima na akwu government tax
Omila bu risk task, Omila deadly task
Some missions na adi successful, one day ur work go cast

Omila Omila Aloba kwusi kwa omila
Omila Omila Aboy kwusi kwa omila
Omila Omila Iyoo kwusi iku omila
Omila Omila Abobi kwusi kwa omila

O ka mma na iku On My La
On My Laptop
O ka mma na iku On Your La
On Your Laptop
O ka mma na iku On My La
On My Laptop
O ka mma na iku On Your La

Ima a word is enough for the wise
Eeh O oka zie li gi ka iwelu my ighota zi kosi adi
But m joo iji oghere a kene all man na agba mbo legitimately Ighota
Chukwu ga agozi all man but ina agba mbo
Akwa wu kwe ne obara, egbu kwa na mmadu o Ighota



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link