Odighi Onye Dika Gi

Odighi onye dika gi

Ejewo mba, Na ebe di iche iche, Odighi onye dika gi, Ezichukwu.
Ejerem na uwa Nile
Ka mara ma enwere onye nyiri gi na uwa
Ihe nile mhuru na gbara gi aka Ebe Jesus, nasi odighi onye dika gi ezichukwu.

Ejere imo, anambra je enugu state ka mara ma enwere onye nyiri gi na uwa,
ihe nile mhuru na gbara gi akebe Jesus,na si odighi onye dika gi ezichukwu.

Agara m UK ga Dubia
Ka mara ma enwere onye nyiri gi nah uka Ihe nile mhuru na gbara
gi akebe Jesus, nasi odighi onye dika gi ezichukwu.

Agakwurum onye isi
Juya si enwere onye dika chimo
Onye isi sikwara m mba na enwe gi onye dika ya
Agakwurum nwa gworo juoya si onwere onye dika chimo,
nwa ngworo sikwa mba na onwe gi onye dika ya.
Ogochi enwere onye dika chi anyi o?,odighi onye dika ya,
E-sharp enwere onye dika chi anyi o? Odighi onye dika ya

Egr Mandi enwere onye dika chi anyi oo,odighi onye dika ya.
Ejewo m na ugwu na ndida mana onwe gi onye dika ya so gi bu ezichukwu.



Credits
Writer(s): Abika Tochi
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link