Woman King

Ebelebe
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (ehi)
Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe (onyeze ha nachi eze, okwu ome)
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (okwu ome)

Akwaugo
Nwa na mma
Lelenụ ya, na ọ pụtama
Ị makwa na nwaanyị na-aka ibe ya? (nwaanyị na-aka ibe ya, nwaanyị na-aka ibe ya, oh)

Precious one (agbara nwanyi, dede)
Epitome of beauty (okwu ome, okwu ome)
See her in all her glory (oputakwaro)
This is not your regular woman (ehi, oputakwaro) owuo kokoko
Ebelebe (nwaanyị na-aka ibe ya, nwaanyị na-aka ibe ya, oh)
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ

She's the king of queens
She's the queen of queens (igbo kwezu nwanyị)
A queen and more (odigwu ana ejere njem)
Manalịsịa
Kalịsịa kalịsịa
(nwaanyị na-aka ibe ya) Akwaugo pụta n'ọgbọ
Ọ ma mgbakwa aka wee naa
Maka na egwu ya na-ada ego
Ego oyibo (pounds and dollars)
Foreign currency (anyi ma aku-ugwo, anyi ma aku-ugwo)

You can look but can't touch(ada na-ije, na-ije)
Nekene ka o si eje
Ebube nnwa julu eju
Ijele nwaanyị apụta
Ndị obele mmanwụ anakpusie (ehi)
Akwaugo (okwu ome na, okwu ome na)
Na-ije, na-ije, na-ije

Ebelebe (oyekaibeya, oyekaibeya)
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ (obodo marinu, obodo marinu)
Ebube, nwata nkenụ bụ ebelebe (anyi ma aku-ugwo, anyi ma aku-ugwo)
Chalachala nwata dị mma, nekwe ya nụ



Credits
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli, Flavour
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link