Elozo Elozọ

Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh

(Hey ah)
Mgbe m nọ na nkpa (hey ah)
I kwụm n'azụ (hey ah)
Mgbe ife n'esili m ike (hey ah)
I kwụm n'azụ (hey ah)
Gi na enyelụm aka (hey ah)
Gi n'agba m ume (hey ah)
Gi na adụm ọdụ (hey ah)
Go si m ifụnaya(hey ah)

Ezi ọyi ka ibụ (hey ah)
Onye mji eme ọnụ (hey ah)
Elozo elozọ o (hey ah)
I bụ elozo elozọọ (hey ah)
Mmaa nlozọ gi (hey ah)
Mmaa nchefu gi (hey ah)
Mana ọtụlụm n'anyaa (hey ah)
Na onye bụ elozo elozọ (hey ah)
Si nam bụkwa elozo elozọ oo (hey ah)

Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh

(Hey ah)
Mgbe m nọ na nkpa (hey ah)
I kwụm n'azụ (hey ah)
Mgbe ife n'esili m ike (hey ah)
I kwụm n'azụ (hey ah)
Gi na enyelụm aka (hey ah)
Gi n'agba m ume (hey ah)
Gi na adụm ọdụ (hey ah)
Go si m ifụnaya (hey ah)

Ezi ọyi ka ibụ (hey ah)
Onye mji eme ọnụ (hey ah)
Elozo elozọ o (hey ah)
I bụ elozo elozọọ (hey ah)
Mmaa nlozọ gi (hey ah)
Mmaa nchefu gi (hey ah)
Mana ọtụlụm n'anyaa (hey ah)
Na onye bụ elozo elozọ (hey ah)
Si nam bụkwa elozo elozọ oo (hey ah)

Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh
Elozo elozọọ, elozo elozọ oh oh

Ije
Ije
Ije

Welụ ya gawa, welụ ya gawa, eeh
Eh eh eh eh he eeh, eeh
Ọnu ginwa bụ elozo elozọ ọwụnụ
Onwelu onye ọzọ (do ginger)
Ngwanụ, dike, welụya, eh eh eh eh eeh

(Dr Uzo owoko owoko)
Show your swaageer (do ginger)
(Dr Uzo owoko owoko; do ginger)
(Dr Uzo owoko owoko)
O wowo, o wowo, o wowo



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link