365

Hehe
Kee ihe n'eme
Kee ihe n'eme
Zigi Zigiraah
Otu I dey rep nwanne keezi
Yeah
Stryka

247 365 a n'aku
Men get lifestyle
Girls ga n'anwu
Mchoo mfenyie cash n'enu
Odi agwu
Street ga n'akwu
Yeah

I can't get this off my
I can't get this off my chest
Ego dim n'Obi
No dey hate on my success
Ima late night one olii
My goal this year bu ka akpoom Onye ogwu ego
Onye ogwu ego
Onye ogwu ego
Yeah yeah
Welu nwayo na a buzz my cellular na igonyerom phone
Igonyeem phone
Mgbe odi gi n'aka m naa gi okwa inyenwurom loan
Mjee meenu ya on my own
Now the boy is blown
Now the boy analugo aka
OYO on my own
Yeah

247 365 a n'aku
Men get lifestyle
Girls ga n'anwu
Mchoo mfenyie cash n'enu
Odi agwu
Street ga n'akwu
Street ga n'akwu
247 365 a n'aku
Men get lifestyle
Girls ga n'anwu
Mchoo mfenyie cash n'enu
Odi agwu
Street ga n'akwu
Street ga n'akwu

E go pay till eternity
E go pay me till eternity o
Oga akwusam
E go pay till eternity
Block
Street ga n'akwu
Street ga n'akwu
Dem dey wonder why them never see me coming Iyoo Stevie wonder
This thing n'echu ha ula abani yeah
Dem dey wonder
Asa m nyee number
Sii na otu msi akwunye pipe m na tap ya na oga e save afam with plumber
Yeah
Everything be turning around for my good
For my good
Ka umuasa n'emelu m 360 na hood
Okirika before before
Kee maka now
Dior Dior
Kee ebe m bi
Above the law
Oliver Twist achoom more
Mpa Inwee liver ilii my dough
Time is money Jacob and co
So ndi olewaa niggas I know
Ehhh niggas I know
Okwa Inwee liver ilii my dough
Time is money Jacob and co
So ndi olewaa niggas I know
Ehhh niggas I know

247 365 a n'aku
Men get lifestyle
Girls ga n'anwu
Mchoo mfenyie cash n'enu
Odi agwu
Street ga n'akwu
Street ga n'akwu
247 365 a n'aku
Men get lifestyle
Girls ga n'anwu
Mchoo mfenyie cash n'enu
Odi agwu
Street ga n'akwu
Street ga n'akwu

Kee ihe n'eme
Kee Ihe n'eme
Otu i dey rep nwanne keezi
Nuno Stryka combo killer
None other sicker



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link