Iga Emenwu Ya

Iga emenwu ya, motor ahụ ichọrọ igba, boy iga agbanwu ya
Ụlọ ahụ ị chọrọ ịrụ, boy ịga arụnwu ya
Asa ahụ, i chọrọ ịlụ, boy ịga alụnwu ya
Iga emenwu ya, ịga emenwu ya

Lifestyle ahu i chọrọ ibi, boy iga ebinwu ya
Ife nine i chọrọ ime achieve in life, iga emenwu ya
Just believe in yourself, nwa ogbe iga emenwu ya
Iga emenwu ya

Say mga emenwu ya (i shall and i can)
Tinye aka na-obi and scream mga emenwu ya (Obi agu, obi agu)
Mga emenwu ya, mga emenwu ya

Bro, I shall, i can and i will, onwelo mgbe nleka ji buru the deal
Imarọ na ulcer dey kill cos what is life without a good meal? (meal)
I'm talking millions, maybe billions
Boys needi ino ọfụma
Kwụsị aga etinye anụ one? (ofu ma)
Ball like Wilson Oruma

Testimony go good for my mouth, to taste money go good for my mouth
That's why i no dey chase clout, e go sub i no get any doubt
I believe in God, I believe in the fathe
Cos I know he got my back on the bag
Daddy wey dey pamper (daddy wey dey pamper)

Bro i come from the trenches, ulo anyi enwelo fences
Hood m enwelo benzes, men looseru their senses
It was bloody ka menses, i no see future with my lenses
Nobody dey shine teeth for here, who be dentist?
Bro i grew up in the slums
You can't tell me what a dent is

Iga emenwu ya, motor ahu ichoro igba, boy iga agbanwu ya
Ụlọ ahụ i chọrọ ịrụ, boy iga arụnwu ya
Asa ahụ, i chọrọ ịlụ, boy iga alụnwu ya
Iga emenwu ya, iga emenwu ya

Lifestyle ahụ i chọrọ ibi, boy iga ebinwu ya
Ife nine i chọrọ ime achieve in life, iga emenwu ya
Just believe in yourself, nwa ogbe iga emenwu ya
Iga emenwu ya

Say mga emenwu ya (i shall and i can)
Tinye aka na-obi and scream mga emenwu ya (Obi agụ obi agụ)
Mga emenwu ya, mga emenwu ya

Philippians 4:13
Ican do all things through christ who strengthens me
Imenwuruya daddy, go get it, go get it!!!



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link