ọnyịkọ

Spiritual incantation
E he he nwa nsị owo
Onye bụ nwannem (gbara na ba)
Onye ga enye m ihe (ỌooỌoooỌo)
Ma ọkọ mu na aka (ỌoooỌo)
Enwem anya mmụọ (gbara na ba)
Anya m ji afụ ndị mba (gbara na ba)
Egbe je ru mba (ỌoỌooỌ)
Egbe ahu ejego mba (Spiritual mumbling)
Na anya fụrụ ụzọ (gbara na ba)
Na anya hụ afụ go uzo (gbara na ba)
Onye ga enye m nsị
Onye ahụ nweru nsị (Spiritual mumbling)
Ihe ga enwe n iwe, bụ ijide na azọ kwa nkem
Ezị gi obi men ifu how wicked
Onye bu nwanne m (gbara na ba)
Jahh
Onye bu nwanne m na uwa (ỌooỌooooỌ)
Jahh
We all living in the wilderness
Praying we make it out the xenox first
We are living in fears of who is gonna go down next
Ọkọ mu na akpa i ga enye m
Ka i ga ko my matter na internet
I'm thinking too much and its messing with my intellect
Blood i ga cover m ka Casimiro when I'm just possessed
I put this all in retrospect
Ugwu bu nkwanye nkwanye
I show my brothers due respect
And never give a man more than what he deserves, no cap
So I always know what to expect
Mu na gi sewa I ga kpokwa ma icho i cure
Ka ọ e ga fu mu na gate your estate e jee mechie door
Ọbụrọ by i nye your card, aloba i ga ebu kwe call
Men na enye gi your regard, abulo na ọ ma bute war
Abu m ịsị afulu kwa gba ọkpụ
Adi m too legit to quit
Ụmụ ogbe m si mu kwụ ba okwu
My brothers listen when I speak
Godforbid i compromise, cos I got the truth on my lips
Ịsị na e ga beru obiagu let me take you on a trip

My brothers nọ na the hood, i pray they make it out too
Mbge ọbụna ha be mu na igwe m melu ha nke m mewu
Last time papilo delu m, m jụọ ya what's do
Ọ si m na sporty na agbawa obi na ọ na e loose his cool
Onye awulu



Credits
Writer(s): Chukwu Francis
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link