Igbo Kwenu (Revival) [Live]

Oge Mme-Mme erugokwanu o!
Dr. Zed nwa mama Omeleme O
Zabaraba, Zabaraba chant e!

Igbo Kwenu (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Igbo Kwenu (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Obodo Edeluwo nu O! (Okwanu ndi nme-nme ee!)
Igbo bia nu ngwa nu ngwa nu
K'anyi yoliba egwu O! (Mbodombo)

Eji mgbagbu ghalu ogu? Ewo! Onye nme-nme
Kuba activity e! ene n'anya n'azu
Muru anya ka azu
Maka n'afia n'azu
Putaru m n'uzu
Maka n'omeleme (Mbodombo)
Ndi Igbo biko puta nu n'ogbo
Step up in the dance floor (Mbodombo)
Party nke a Dikwa Egwu
Maka na Umu Igbo nokwa Ebe a
Umu Igbo biko nye mu onu e!
K'anyi were omenana kwasa party e!

Igbo Kwenu O! (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Igbo Kwenu O! (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Obodo Edeluwo nu O! (Okwanu ndi nme-nme ee!)
Igbo bia nu ngwa nu, ngwa nu, K'anyi yoliba egwu O! (Mbodombo)

Okwanu onye ji igu k'ewu n'eso
Umu Igbo get money oya n'ese
Maka na nmadu zara ubanese
Onye gworo abacha g'etinye y'ose
So if we chop we go feel pepper
Igbo boys no dey fear we go, go husle
Spend money when we get the dough
Pour palm wine na we get the drink
If you like am make you come join us
Maka na umu Igbo dikwa generous
We dash people when dem no beg us
Throw money anyhow, any where

Igbo Kwenu O! (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Igbo Kwenu O! (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Obodo Edeluwo nu O! (Okwanu ndi nme-nme ee!)
Igbo bia nu ngwa nu, ngwa nu, K'anyi yoliba egwu O! (Mbodombo)

Igbo Kwenu (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Igbo Kwenu (Ooh oh, oh, Mbodombo!)
Obodo Edeluwo nu O! (Okwanu ndi nme-nme ee!)
Igbo bia nu ngwa nu, ngwa nu, K'anyi yoliba egwu O! (Mbodombo)

Igbo Kwenu
Igbo Kwenu
Igbo Kwenu, Kwenu, Kwenu, Kwezuo nu
Zabaraba, zabaraba, zabaraba, zabaraba, zabaraba chant e!
O-bona I dey see you
Zaba rue echie!



Credits
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link