Olisa Kanyi Nayo

ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka
ka oruo ulo nke ya

ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka
ka oruo ulo nke ya
ekpere anyi na ekpe nuwa
bu ka onye obula ruo ulo nke ya
ekpere anyi na ekpe n uwa bu ka onye obula ruo ulo obibi
maka na anu ofia bi na ofia kpusili akwu
kponye ulo nke ya.
anyi bu mmadu chukwu kelu anyi kwesiri iru ulo obibi
ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka
ka oruo ulo nke ya
ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka

ka oruo ulo nke ya

onye bi nulo be mmadu adiro mma
iku flower. onye bi tenant be mmadu akukwa na flower, maka na ubochi iwe ga ewe landlord gi odere gi akwukwo,
onye nwe ulo nwere ike iputa ura otu ubochi, odere gi akwukwo
o si gi kwapu na ulo ya na ya achorozi gi na be ya, o si gi kwapu na be ya na ya achorozi gi na ulo ya.

i choba ulo aghara aghara, i choba ulo nke tata nke echi. flower ikuru na be ya
ha ncha bu alawa aghara, ka i na acho ulo, ka i na acho ego, ka i na acho motor iji akwa ngwongwo, ebe ka i na akwaje, na ulo onye ozo ka i na akwaje, iru ebe ibido kwa n isi, ibido kuwa flower, na nke mbu ikuru bu na nkiti, okwa n ulo onye ozo

ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka
ka oruo ulo nke ya
ka anyi nayo ka anyi nayo
ka anyi nayo olisa
ka olisa nyere onye obula aka
ka oruo ulo nke ya



Credits
Writer(s): Oliver Sunday Akanite
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link