Igbo Kwenu (feat. Slow dog)

Oge mme-mme erugokwanu o!
Dr. Zed on the beat
Re-do Slow Dogg Slow Dogg no n'egwu
Dr. Zed nwa mama omeleme omeleme O
Zabaraba, Zabaraba chant e! Igbo kwenu
Igbo kwenu ooh-oh-oh-mbodombo
Igbo kwenu ooh-oh-oh-mbodombo
Obodo edeluwo nu O! okwanu ndi mme-mme ee!
Igbo bia nu ngwanu-ngwanu
K'anyi yoliba egwu O! mbodombo
Eji mgbagbu ghalu ogu
Ewo, onye mme-mme
Kuba activity e! ene n'anya n'azu
Muru anya ka azu
Maka n'afia n'azu
Putaru m n'uzu
Maka n'omeleme (mbodombo)
Ndi Igbo biko puta nu n'ogbo step up in the dance floor (mbodombo)
Party nke a dikwa egwu maka na Umu Igbo nokwa ebe a
Umu Igbo biko nye mu onu e!
K'anyi were omenana kwasa party e!
Igbo kwenu ooh-oh-oh, mbodombo!
Igbo kwenu ooh-oh-oh, mbodombo!
Obodo edeluwo nu O! okwanu ndi nme-nme ee!
Igbo bia nu ngwanu-ngwanu Re-do, Slow Dogg Baby
K'anyi yoliba egwu O! mbodombo)(let go!...yo!
Igbo kwenu aburo maka onye ogbi
Oman to na bem maka aji dikwa m n'obi
Igbo boys anyi ncha dikwa woski
Okwa ekpere anyi g'ekpe ma rosary
Abata club anyi na pop Rosey
With nolly-nolly umu di okay
If I show dem say "Omeleme"
Ogini m'eme ebe mbu onye mme-mme
No shaking ma I nwegodi akwukwu
Anyi n'aputa anyi nato oyi karia uguru
I'm proud to be nwa-afo
Abia na naja movie anyi nwere John Okafor
Igbo kwenu (ooh-oh-oh mbodombo!)
Igbo kwenu (ooh-oh-oh, mbodombo!)
Obodo edeluwo nu O! okwanu ndi nme-nme ee!
Igbo bia nu ngwanu-ngwanu
K'anyi yoliba egwu O!
Okwanu onye ji igu k'ewu n'eso
Umu Igbo get money oya n'ese
Maka na nmadu zara ubanese
Onye gworo abacha g'etinye y'ose
So if we chop we go feel pepper
Igbo boys no dey fear we go, go husle
Spend money when we get the dough
Pour palm wine na we get the drink
If you like am make you come join us
Maka na umu Igbo dikwa generous
We dash people when dem no beg us
Throw money anyhow, any where
Igbo kwenu (ooh-oh-oh, mbodombo!)
Igbo kwenu (ooh-oh-oh, mbodombo!)
Obodo edeluwo nu O! okwanu ndi nme-nme ee!
Igbo bia nu ngwanu-ngwanu
K'anyi yoliba egwu O! mbodombo
Igbo kwenu ooh-oh-oh, mbodombo!
Igbo kwenu ooh-oh-oh, mbodombo!
Obodo edeluwo nu O! okwanu ndi mme-mme ee!
Igbo bia nu ngwanu-ngwanu
K'anyi yoliba egwu O! mbodombo
Igbo kwenu
Igbo kwenu
Igbo kwenu, kwenu, kwenu, kwenu, kwezuo nu
Zabaraba, zabaraba, zabaraba, zabaraba, zabaraba chant e!



Credits
Writer(s): Dr Zed Ndubuisi
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link