Ife Nwoke

Eh
Exe-plosive
Cheee
Udo
Ife Nwoke na afu erike
Onye meeche nwuọ ojezie zuru ike eh (One time)
Nobody can stop us now (Cheee)
We must to make Mama proud
Ọ ga adrirrrri gi mma Mama adia e-check ya e-check
Elveektor akwulugo ka agaba idu adia e-fake ya e-fake
Elveektor bu onye Igbo to the core adia e-change ya e-change
Onye ishi furu Uzọ
Sị onye ngwurọ gbaba ọsọ
Nwanne ifuo uzọ ị juọ ese
Ifu ndi eke gbaba ọsọ
Many many many things (Ka mu na agwa gi nwanne)
Na so so resistance
Fa ma the boy di woke
Adi m interested in growth
Paid attention am broke
Nwanyi Awka sị m bro

Ife Nwoke na afu erike
Onye meeche nwuọ ojezie zuru ike eh (One time adia eche mmadu eche)
Nobody can stop us now (Clear road o)
We must to make Mama proud
Ebe Nwoke na agba mbọ EFCC just dey bang door
Bata na ulọ gi bukọlu ife gi nile afu-kwana okwu na high court
From point and kill ịga adi happy mbọsi ifulu Titus
I'm innocent ka 2face
Mepee nu ọnu gi to thank God
From Patek and Richard Mille nwoke be dripping in handcuff
The club is on Tuesday
Politicians wear high top
Young Fela Kuti Saro Wiwa go just dey laugh us
Nwoke need to rise up
Nwoke need to wise up
Nwoke need to eyes up
Nwanyi Awka tinye m na high jump

Ife Nwoke na afu erike (Ana agwa mmadu agwa nwanne o mee gi Eh)
Onye meeche nwuọ ojezie zuru ike eh (One time)
Nobody can stop us now (Cheee)
We must to make Mama proud

Onye ishi furu uzọ
Sị onye ngwurọ gbaba ọsọ
Nwanne ifuo uzọ ị juọ ese
Ifu ndi eke gbaba ọsọ
Many many many things (Ka mu na agwa gi nwanne)
Na so so resistance



Credits
Writer(s): Valentine Ogbu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link