Ofu Ukwu

Inwero Valentine (No Love)
14th ịnọ lonely ka aga asị na inọ quarantine (Roll up Nwa)
Your girlfriend kicked you out ka ọ buzi Jackie Chan
Ịga amata ihe dị iche na oyi Europe na harmattan
Ebe iyi kaf (Ihe iyi bụ kaftan)
Ọkwa isi na ị cholu ose
To pepper them
Jonsing
Nwa si na ọbụ junky
Mua so na m dị wosky
Nwa si na ọ chọlu ókè
Mua enye ya ah
Mua si na m chọlu oké
Nwa erie ya ah
Split sheet split shit
Splitting friendship on the low key (On God)
And agadi na agwọ ofe dịkwa hungry
And that is why ụmụ boy ji ebu ọnụ in the morning
And that is why withdrawal ji akari deposit
Ibido kpebe ekpele (Yes Lord)
Iwee buba abụ
Chukwu nna mee ebele
I'm close to 30 (Years)
Hafu your problem nwanne make we party (Ye)
Hafu your problem nwanne make we

MOVE IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
PUMP IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
Pump it like you pompous
FOCUS
LOCK UP
Mepe anya ma ịbata na club
That guy yi Gucci bụ agwọ

MOVE IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
PUMP IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
Pump it like you pompous
FOCUS
LOCK UP
Mepe anya ma ịbata na club
That guy yi Gucci bụ agwọ

Men na aṅụto ịnolu na achọ onye ịga eri phone ye
Klept
Step
Nwanne tụọ m pole oh
Malcom X the ex (X)
No regret
Sọ-sọ the best
Ka mụ na-enye RESPECT
Gụọ your Contract
Malu onye ị na enye your compass
Ogbenye na amuosu bi na ofu compound
Malu ndị gị na fa so before you go rep gang
Afụro dị m ndị niile tukwu na fence (Fence)
Abiaro dị m ebea ka kiribe-zie uche face
Face!
Pace!
Ebe m na eje bụ na shed
Shade
Shade
Anyị Nwelu Nsogbu but I

MOVE IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
PUMP IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
Pump it like you pompous
FOCUS
LOCK UP
Mepe anya ma ịbata na club
That guy yi Gucci bụ agwọ

MOVE IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
PUMP IT
Ayii
Nwanne wenie ofu ụkwụ enu
Pump it like you pompous
FOCUS
LOCK UP
Mepe anya ma ịbata na club
That guy yi Gucci bụ agwọ

We are in trouble
In this country
We are in trouble
In this country
We are in trouble
In this country
We are in trouble
In this country

I know
Ogbu!



Credits
Writer(s): Valentine Ogbu
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link