Levels Pro Max

Ibe(ibe)
Ibe(sèsèsèsèè)
Ibe
Ibe
Hey(sèsèsèsèè)
Ibe

Į makwa ònye ị wụ?(kwé kwé kwé kwé)
Į makwa ònye ị wụ?(kwé kwé kwé kwé)
I makwa ònye ị wụ?(kwé kwééé kwé)
Į makwa ònye ị wụ?(sèsèsèsèè)
Nwoke na-apu okụ(sèsèsèsèè)
Nwa n'ebe ébé(ibe)
Nwoke oma osiso(n'a wa nọmọ nọmọ)
Nya na nwa oma osiso

Na we dey,na we dey,na we dey here
Na we dey,na we dey,na we dey here
Į sị kà ọ bụ lu,ọ bulu ya,na we dey here
Mens kwusi nnukwu ike,na we dey here(ahee)
I fugodi convoy ànyi ji we bata obodo i n'olu ofuma
I nwe kwaa nụ choice(ahee)
I fugodi package ànyi ji we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
I ma ná udo ná achị nụ
Į ma ná mens bata obodo ànyi ka fa n'enene
I ma ná nde nde edee
I ma ná mmemme emewe
Abobi nwèrè omuma eji eri ego
Agu ji égbè

Į makwa ònye i wụ?(sèsèsèsèè)
Ibe
Ibe
Nwoke na-apu oku
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, įke na ebube muọ nsọ
Áká ànyị buzi nchawa nchawa, uda égbè ndi nso

Į makwa ònye i wụ?



Credits
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli T, As Flavour
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link