Back in Town

Ima ife alu nwa
Ana enwe obodo enwe
Cameo
Ndi nwe obodo abatago
Hussle
Eburu m Benz bata my city umu ogbe m achia
Ha ma the injury and stitches nwoke bu akpuruachia
Aja achulu n'uzo ka nku mana akwuchagom price ya
You carry matter come my table boy ijikwe cash bia
Ejim tools m
Otu obuna oso ya di mma loose nwu
Stay away oburu na ima keep'nwu rules m
And touch not my men maka ichota gi with troop m
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Iheobuna ineme dont't get caught nwanne
OYO Ignorance aburo excuse n'ime
Intelligence over unnecessary ipia igwe
To conquer the devil iga ebugodi uzo wee conquer iwe
Eziokwu bu na I Can't remember last time I slept well
If I don't achieve my daily goal isi gana akum bell
Only time I smile bu nfu na my family dey feed well
Ndi iro bu the least of my problem I no dey even see them
Cos I've seen death
Hell? I've been there
Kita adigo m fortified abuzi m their biggest threat
Agu abatago back to den
Ngbada nagbazi hundred
Negodi ka men si ju ebenine ka ebe aneme OT conference
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Ana enwe obodo enwe
Am back in town
Ndi nwe obodo abatago
Tell my friends and my enemies
Na mu na my men abatago
And we have finally secured the bag
Ima ife alu nwa
Cameo
Hussle



Credits
Writer(s): Marcus Micheal, Eze Arinze Kencarl
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link