Otito

Gloria in excelsis deo
Ima ife alu nwa
Cameo
Hussle
Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh

Chukwu abiama
Nara ekene igwogo m oria
Egburum ikpere yo gi naira
Igozie m with pounds na dollar
Onwe onye gazanwum m kisi aza for where
Okwa gi goziri afufu m nata I collect
Gucci prada no more bend down select
Afa m bu zi okwu akpu nonu they can't forget

Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh

Okwa Ha mechiri ofu uzo
Imepe times ten brand new ones
Ha che nanyi ama fu uzo
Ijiri ngozi clear their mistrust
Kedu ka iga esi ghota how thankful I am
Legend na making ka m bu methuselah
Steady balling karia ndi Bayern
E just si ka ikwunyem noku just like that

Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Nna anyi no na igwe otito diri afa gi
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh
Riwe otito
Nna anyi no na igwe eeh
Eze nara ekene
Nna anyi no na igwe eeh



Credits
Writer(s): Marcus Micheal, Eze Arinze Kencarl
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link