Blessed Sinner

Rord, Kelly the bad Kelly the bad man
Bad man
Onwero
Bad man beat
GBC records
Woh
Adiromu mma chaa chaa chaa chaa chaaaa
Eh

Obu onye ka mbu? onye mmehie di ka muu
Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu
Obu onye ka mbu?
Onye mmehie di ka muu

Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu

My boat is moving usu enwero onu
Men pasa na outside apiacha oru
Agbanarigomu ogbenye onu ntu
Imana adighi ewere oga iwe oku
Adim obele Chuba mgbada
Na achu ya na ayo for amara
Inyem egbe si m agbana, mana ima Nwoke abulo akara
Kita mbata mmeme ana eme

Ndi ilo m anoro na ebe
Ebe matter ego ka mna eje
Ka ugo efe ka Mna efe
Ebe asi si sa ejena ka Ayi na eje
Ife asi sa emena ka mna eme
Asa ndi juru aju ha ga ekwe
Osie ike okwa ekpere ka mga ekpe
Ogbajuo doro mkpoba obata Obie
Obu onye ka mbu?
Onye mmehie di ka muu

Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu
Obu onye ka mbu?
Onye mmehie di ka muu
Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu

As money finish my babe come Dey dramatic
You know say I no be bandit
I just Dey preach gospel for street
I Dey move kulee No traffic
No Dey do Legbelegbe like iseec
I never get too much money
Sha buh the one wey Dey mama go manage it
Oya gee nti

Early Monday morning(Early Monday morning)
Crediting time(Crediting time)
Isina onwere ka Odi(Oka odi)
Mana enwero m time(Enwero m time)
Who God don bless no man can cause
I'm a winner by fire by force
Nwoke kuga large ano m on soft
Chi m so m aga how I go lost
Egh

Obu onye ka mbu? onye mmehie di ka muu
Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu
Obu onye ka mbu?
Onye mmehie di ka muu
Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu
Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu
Ekene kene Nnwa be okoye
Onyeobodo Afia anyi ga na azu

Rord, Kelly the bad Kelly the bad man
GBC



Credits
Writer(s): Anih Elijah
Lyrics powered by www.musixmatch.com

Link